SARRI AGWALA MOSES KA Ọ CHỌWA EGBỤ BỌỌLỤ ỌZỌ

Vicor Moses

Onye nlekọta egwu bọọlụ ‘Chelsea Football Club’ bụ Mauricio Sarri agwala nwaafọ ala anyị bụ Victor Moses ka ọ chọwa egwụ bọọlụ ọzọ n’ihi na ọ nọghị n’atụmatụ ya.

Moses na-agbabụrụ Chelsea bọọlụ nke ọma mgbe Conte bụụrụ onye nlekọta ha. Mana kamgbe Sarri weere onọdụ, nke a akwụsịla.

Ka ọ dị ụgbụ a, Jose Mourinho na-etinye uche ya n’ebe Moses no site n’ịkpọbata ya n’otu egwu bọọlụ Manchester United n’afọ ọzọ.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here