A bịa n’ala anyị bụ Naịjiria ka ọ dị taa, e nwere agbụrụ dị iche iche nke ndị Igbo bụ otu n’ime ha.

Alụm di na nwunye bụ ihe ndị mmadụ na-eme ụgboro ụgboro ọ bụladi ndị Igbo. Mana mgbe ụfọdụ, ndị Igbo anaghị alụ ndị Igbo ibe ha. Ha na-aga n’agbụrụ ọzọ gaa lụọ dị maọbụ nwunye.

Ilụ di maọbụ nwunye n’agbụrụ n’abụghị agbụrụ gị na enwe ọtụtụ ụrụ na ọghọ m.

N’ihe onyonyo a, ụnụ ga-ahụ ụrụ na ọghọ m dị ma onye Igbo lụọ onye agbụrụ ọzọ.

 

I added a video to a @YouTube playlist https://t.co/HwCN1ybgLB #IHE NA-EME N’OBODO: ALUM DI N’ETITI ONYE IGBO NA ONYE AGBỤRỤ

— IsimbidoTv (@isimbidotv) November 2, 2018

Add comment

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Isughari

ISI MBIDO UTUTU OMA NWAMGBOKWO OKOYE

K’ANYI KWURITA OKWU Twitter

Subscribe to Blog via Email

Join 131 other subscribers