A JỤRỤ M $2m IME NRỤRỤ AKA NA NTULIAKA IMEỤLỌ NKE APC MERE NA STEETI IMO – AHMED GULAK

Okorocha and gulak

Ahmed Gulak bụ onyeisioche òtù pati APC hụrụ maka ntuliaka ime ụlọ nke e mere na steeti Imo bụkwa nke weputara Hope Uzodimma dịka onye ga-eji aha pati ahụ dọọ ọkwa gọvanọ na steeti ahụ, ekwuola na ya jụrụ nde dọla abụọ ịjị mee nrụrụ aka na ntuliaka ime ụlọ ahụ.

Òtù na-arụrụ pati ahụ ọrụ n’ala anyị bụ ‘National Working Committee’ (NWC) ekwenyela na ka Gulak siri mee ntuliaka ime ụlọ ahụ. Gulak gara n’ihu kwuo na ọtụtụ ndị Imo achọghị ọgọ Okorocha bụ Uche Nwosu. Ọ gakwara n’ihu kwuo na Okorocha agwaghị ọtụtụ ndị Imo tupu ya eweputa ọgọ ya nwoke.

K ọ dị ụgbụ a, Hope Ụzodimma bụ ya ga-eji aha APC dọọ ọkwa gọvanọ na steeti Imo.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here