AGBAA ỌKPỤKPỤ (ARTHRITIS)

Arthritis

Agbaa ọkpụkpụ bụ ọrịa na-enye ndị mmadụ nsogbu n’ebe ọ dị ụkwụụ ọkachasị ndị okenye.

E nwere ọtụtụ ihe ndị na-ebute agbaa ọkpụkpụ. Ihe ndị a bụkwa ihe ndị mmadụ ga-ezere iji gbaara ọrịa ọsọ.

E nwere ọtụtụ ihe ndị mmadụ ga-eme ịjị gbochie agbaa okpụkpụ.

Ya mere, lee ihe onyonyo a ka ịmata ihe na-ebute ya nakwa ka e si egbochi ya.

 

I added a video to a @YouTube playlist https://t.co/npNrj49oBQ #UtụtụỌmaNỤ: AGBAA ỌKPỤKPỤ

— IsimbidoTv (@isimbidotv) October 29, 2018

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here