NDị AGHA ALA ANYị KA JI ASAMBODO M, BUHARI GWARA INEC

Buhari

Onyeisiala bụ Mouhammadu Buhari agwala òtù na-ahụ maka ime ntuliaka n’ala anyị bụ ‘Independent Electoral Commission’ (INEC) na asambodo ndị o jịrị gaa akwụkwọ ka nọ n’aka ndị agha ala anyị.

Buhari gwara INEC nke a n’Abuja mgbe ha na-achịkọba aha ndị niiile ga-eji aha òtù pati dị iche iche dọọ ọkwa onyeisiala n’afọ 2019.

GUKWUO: E NWEGHị MGBE M KWURU NA NAịJIRịA GA-ALỤSO ISRAEL AGHA – LAI MOHAMMED 

Onye ji aha PDP azọ ọkwa onyeisiala bụ Atiku Abubakara na ndị ọzọ ewetala nke ha.

 

 

1 ikwu

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here