OONI NKE IFE ALỤỌLA NWUNYE ỌHỤRỤ

Ooni-of-Ifes-new-bride

Ooni nke Ife bụ Oba Adeyeye Enitan Ogunwusi ekwuola na ya alụọla nwunye ọhụrụ dịka alụmdị na nwunye ya na Olori Wuraola bịara n’isi njedebe.

Ooni kwuru nke a site n’igwe mgbasa ozi ọlọrọ ọhụrụ ya bụ Instagram.

Aha nwunye ọhụrụ ya bụ Shilekunola Moronke Naomi.

 

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here