KEDỤ OTU OMENALA Ị GA-ACHỌ KA EMELAA N’ALA IGBO?

South-East-Gov

A bịa n’ala Igbo taa, e nwere ọtụtụ omenala nke ndị nna nna anyị ha hapuru anyị. N’ọtụtụ ebe n’ala Igbo, e nwere ụfọdụ omenala ndị mmadụ ka n’eme bụkwa nke n’adịghị mma.

Kedụ otu omenala Ị ga-achọ ka akwụsị n’ala Igbo?

GUKWUO: KEDỤ IHE BỤ UCHE GI NA POSTA A?

1 ikwu

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here