OBASANJO GA-AKWADO ATIKU MAKA ỌKWA ONYEISIALA

Obj and Atiku

Onye buburu onyeisiala n’oge gara aga bụ Olusegun Obasanjo ga-akwado Atiku Abubakar bụ onye ji aha pati PDP azọ ọkwa onyeisiala na ntụliaka elu a ga-eme n’afọ 2019.

Obasanjo, site n’akwụkwọ o dere Buhari n’oge gara aga gwara ya ka ọ gaa zuo ike ma chefuo ịzọ ọkwa onyeisiala n’afọ 2019.

GUKWUO: IBATA N’APC AGAGHị AZỌ GI – NABENA GWARA FAYOSE

Ọ bụ eziokwu na Obasanjo na Atiku adịchaghị na mma, mana ọ adịla njikere ikwado Atiku na ntụliaka elu a ga-eme n’afọ ọzọ.

 

 

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here