INFANTINO EZIGARALA PINNICK OZI EKELE MAKA MMERI O NWETARA

FIFA PRESIDENT

Onyeisi otu na-ahụ maka egwuregwu n’mba ụwa (FIFA) bụ Gianni Infantino ezigarala Amaju Pinnick ozi ekele maka mmeri o nwetara na ntuliaka emere n’ụbọchị Tọzdee maka onye ga-abụ onyeisi otu egwuregwu bọọlụ n’ala anyị bụ ‘Nigerian Football Federation’ (NFF).

GUKWUO: NDI BOKO HARAM AWAKPOLA OBODO ATỌ NA STEETI BORNU MA GBUO MMADỤ ISII

Pinnick meriri mmadụ atọ ndị ọzọ ya ha so zọọ ọkwa ahụ bụkwa nke e mere na steeti Katsina.

Onyeisi otu a (FIFA) kwuru na ya na-ele anya ịga n’ihu ya na Pinnick ịrụkọ, n’ekelekwa ndị ọzọ ahọpụtara.

 

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here