LASU GA-ACHỤ NDỊ NKỤZI MMADỤ ISII N’ỌRỤ

LASU

Mahadum ‘Lagos State University’ Ojo (LASU), ekwuola na ya ga-achụ ndị nkụzi dị ịsịị n’ọrụ gbasara mmekọrịta nwoke na nwaanyị, ohi nakwa ihe ndi ọzọ.

GUKWUO: ỌCHỊCHỊ ETITI EKWELA NKWA INYERE NDỊ IDE MMIRI NA-ENYE NSOGBỤ AKA

Mana otu na-ahụ maka ndị ntuzi na Mahadum ahụ bụ (ASUU) ekwenyeghị na nke a. Nke a mere ha jiri degara gọvanọ na-achị steeti Lagos bụ Akinwunmi Ambode  akwụkwọ gbasara mmegide Mahadum ahụ na-emejide ndị otu ya.

Ndị nkuzi nke a metutara ka e kwuru na ha nụpụrụ isi n’iwu n’achị mahadum ahụ.

 

1 ikwu

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here