HAPỤ ADELEKE TUTU RUO MGBE EMECHARA NTỤLIAKA ELU N’OSUN – BUHARI GWARA IGP

Senator-Adeleke

Onyeisiala bụ Mohammadu Buhari agwala onyeisi ndị uweojii n’ala anyị bụ Ibrahim Idris, ka ọhapu Sen. Ademola Adeleke tutu ruo mgbe e mechara ntuliaka elu maka onye ga-abụ gọvanọ na steeti Osun.

GUKWUO: URU IṄỤ MMỊRỊ BARA NA NDỤ MMADỤ

E nwere onye gara ndị ntọakụkọ nke a n’ụbọchị Wenezdee nke ịzuuka a.

A ga-echeta na ndị uweojii kpọrọ Adeleke oku n’isi ọchịchị ala anyị dị n’Abuja gbasara ebubo nrụrụ aka n’ule nakwa ihe ndị ọzọ.

Adeleke ga-anọ n’ụbọchị Satọdee ịzụuka a chịpụ ya maka onye ga bụ  gọvanọ steeti Osun n’otu pati PDP, ya na Gboyega Oyetola nke ‘All Progressives Congress’ (APC), Moshood Adeoti nke ‘Action Democratic Party’ (ADP); Iyiola Omisore nke ‘Social Democratic Party’ (SDP), Fatai Akinbade nke ‘African Democratic Congress’ (ADC).

 

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here