MMADỤ IRI ANWỤỌLA N’ỌGỤ DAPỤTARA N’ETITI ỤMỤ AKWỤKWỌ AAU DI NA STEETI EDO

AAU

Ihe rụrụ ụmụ akwụkwọ ịrị bụkwa ndị nọ n’afọ nke ikpeazụ na Mahadum Ambrose Ali, atụfuola ndụ ha n’ọgụ dapụtara n’ebe ha na-eme orịrị na nkwa n’Ekpoma nke dị na steeti Edo.

Nsogbu bidoro mgbe ọgụ dapụtara n’etiti ụmụ okorọbịa abụọ.

GUKWUO: ADELEKE LERE ULE MAY/JUNE NKE AFỌ 1981 – WAEC

Otu onye n’ime ndị ụmụ okorọbịa ahụ gbapụru ga kpọọ ndị otu ya, bụkwa ndị jị egbe bịa n’ebe ahụ a na-eme orịri na nkwarị ahụ. Ndị ahụ jị egbe bịa bụ ndị otu nzuzo.

Ozugbo ha batara, ha bidoro gbawa onye ya na ha na-alụ ọgụ egbe nakwa ndị ọzọ nyere aka ịgbo ọgụ mgbe ha bidoro. Egbe ha  gburu ihe rụrụ mmadụ ịrị ma merukwa ndị ọzọ ahụ.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here