AMERIKA GA-ANABATA MMADỤ DỊ PỤKỤ NARI ỊRỊ ATỌ NA PỤKỤ ỊRỊ GBARA ỌSỌ NDỤ N’OBODO AHỤ N’AFỌ 2019

trump

Mba Amerika ekwuola na ya ga-anabata mmadụ dị pụkụ narị atọ na pụkụ ịrị bụ ndị gbatara ọsọ ize ndụ nakwa ndị chọrọ mkpụchi n’obodo ahụ n’afọ 2019.

Ọ bụ onye odeakwụkwọ ha nke Steeti bụ Mike Pompeo kwuru nke a.

GUKWUO: E NWEGHỊ MGBE M KPỌRỌ TINUBU N’EKWE NTI GBASARA AMBODE – ADEBOYE

Pompeo kwuru na mba  Amerika ga na-enyere ndị na-enweghị ka ọha ha n’ụwa niile.

Onye ode akwụkwọ ahụ gakwara n’ihu kwuo n’Amerika ga-ebigharị ihe ruru mmadụ pụkụ ịrị atọ gbara ọsọ ndụ n’okpuru ebe obibi ọhụrụ, tinyere nhazi ihe karịrị mmadụ pụkụ nari abụọ na ịrị asatọ na-achọ nchebe nakwa ize ndụ.

 

2 KWURU

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here