E KWELA KA PDP PUGHACHI NAIJIRIA AZỤ ỌZỌ – BUHARI GWARA NDI OTU PATI APC

normination form

Onyeisiala bụ Mohammadu Buhari arịọla ndị otu pati APC ka ha diri njikere ma kwadokwa nke ọma iji mee ka otu pati APC merie na ntuliaka a ga-eme n’afọ ọzọ. Ọ gwara ha na nke a ga eme ka PDP hapụ ịpụghachi ala anyị bụ Naịjịrịa azụ ọzọ.

Onyeisiala kwuru nke a n’isi ụlọ ọrụ otu pati ahu dị na Abuja mgbe ọ na eweghachị akwụkwọ nhọpụta maka ịzọ okwa onyeisiala nke pati ahụ.

Gukwuo: FAYOSE EKWUOLA NA YA GA-AZA NDỊ EFCC OKU N’ỌNWA IRI N’AFỌ A

Ọ bụ eziokwu na e nweghị mgbe Onyeisiala kpọrọ pati PDP aha n’ozi ya, kama ọ putara ndị chịrịla ala anyị bụ Naịjiria site na n’afọ 1999 ruo 20015.

O bụ ndị otu “Nigeria Consolidation Ambassadors’ Network” kwuuru ya ụgwọ akwụkwọ fọm ahụ bụkwa nke ha mefuru nde naịra ịrị anọ n’ise maka ya.

 

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here