Spread the love

N’ihe ngosi anyi taa a na akpo Oge Anuli, Uchechi wu onye mmemme anyi wetere onye oma nke di egwu na ulo oru egwu bia ra i letere ya ne me ihe di ichiche, madu ni le ma ya di ka “Ebele The Flutist”

O ku ru ihe ba sa ra oru umu nwaanyi na ulo oru egwu na ihe mmetuta ha ne me kwa ubochi na okwu banyere otu o si malite oru ya di ka onye na achugari.

lelee video n’elu ebe a inu ihe o kwuru:⇑⇑

 

Add comment

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Isughari

ISI MBIDO UTUTU OMA NWAMGBOKWO OKOYE

K’ANYI KWURITA OKWU Twitter

Subscribe to Blog via Email

Join 125 other subscribers