LEE OTU NWANTAKIRI AFO IRI ANO BU GOVANO NDI ABIA STATE NKE OTU UBOCHI

Joy Ezechikamnayo weghaara onodu ochichi na Abia state nke otu ubochi bu 11th Monday nke december anyi no nime ya, Joy na gu akwukwo na Intellectual Giants Christian Academy, nke no na Umuahia owe bukwa Head Girl na uloakwukwo a, putara na onodu a mgbe o mmeri na essay competition nke ndi goomenti kwadoro.

Ndi iri abuo mmeri kwa so Joy na azu ekedoho ha otua;

1st position-Governor
2nd position – Deputy Governor
3rd position – SSG

GU KWO: IsimbidoTv Will Be Launched Officially Today

Ndi iri na asaa foro ha nwe me ha dika Commissioner nke otu ubochi.

 

 

joy-onedaygovernor-abia state-govano-isimbidotv   joy-onedaygovernor-abia state-govano-isimbidotv

Add comment

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Isughari

ISI MBIDO UTUTU OMA NWAMGBOKWO OKOYE

K’ANYI KWURITA OKWU Twitter

Subscribe to Blog via Email

Join 134 other subscribers