UGBOALA ETIPIALA MMADU ABUO NA OGUN STATE

0
accident-ogun state-isimbido tv

   UGBOALA ETIPIALA MMADU ABUO NA OGUN STATE

Na ubochi tuesday , Ndi Traffic Compliance na Enforcement Corps (TRACE) sina mmadu abuo nwuru na mberede nke mere na uzo Atan-Idiroko road na Ogun State.

Babatunde Akinbiyi, bu onye na ahu maka ohaneze (PRO) nke ndi TRACE sina ihe mberede a mere ebe 9:30a.m.

GU KWO: OKU EGBUGO EZINULO ANO NA LAGOS

Akinbiyi sina ugboala enwero nomba ndebanye na esi Oke-Odan, Idiroko, furu akara maka oso ojo ona agba nwe tigbu onye vulcanizer na oyi ya nwoke na ru oru na etiti uzo

“The corpses of the victims had been deposited at the morgue at Kayode Hospital at Atan, Ogun, while the truck driver is in the custody of the police in the area,’’  

ACCIDENT-OGUN STATE- ISIMBIDOTV

 

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here