BOB-MANUEL UDOKWU NA AKPO NDI-IGBO N’ILE KA’HA LOTA ULO.

2
Igbo-cred-cap-Isimbido-tv- bob-manuel-udokwu

BOB-MANUEL UDOKWU NA AKPO NDI-IGBO N’ILE KA’HA LOTA ULO.

Onye Amara nke oman ejije Ihe onyonyo nke Nollywood bu Ezigbo oge umuafo igbo bi n’obodo abughi ala-igbo ilachitaala-igbo.

Nwanna Bob-manuel Kporo okua ubochi ole gara-aga mgbe umu ntorobia nke ugwu Hausa nyere ndi igbo bi na obodo ha iwu onwa ato na ewenyi mgbahara iji wee kwapu n’obodo ha.

GUO KWA NKE A:  PROVERB: Mmetụta nke oge on Anyị

Bob-manuel wee na-ario ndi Igbo n’ile ka-ha were ehihe chuwa ewu ojii, Ozokwa ka-ha jiri nwayo na emepe obodo abunyi ala-igbo ma na ha mee ka aku ha ruo ulo.

Obu nani umuafo igbo bu ndi n’anabata onye obula n’udo ebe obula ha gara. Oburu na ndi obodo ozo bia n’ala ndi igbo ha na-anabata ha nke oma nyeha nri nyekwa ha mmiri-ma ebe obibi.

Ugbua Nwanna Bob-Manuel na ekwu na ndi mpahara ugwu (North) na ndi etiti(West) na ewusa anyi anya oku ka anyi sin a obodo ha puo, na agbanyi aku na uba umuafo igbo tinyeregoro na obodo ha.

Onye ihe nkiri na asi osite taa diwa mma odiwara-gboo, ka ndi ibe ya lota ulo ka onye obula bido mepewe ala igbo nile.

Ndi igbo sin a oso chuo nwata na ezi, ome gini? Ogbala ebe-ya.

Ukpara kpoko gburu obu nti chiri ya!

2 KWURU

  1. Ndewonu isimbido onynyo ebeano, achorom ikele unu maka iwebata odide asusu igbo n’fesibuuk,
    abiana ihe nwanna Bobmanuel kwuru, okwu ya di n’ukwu akwukwo, bikonu kwusienu ya ike ka ndi
    igbo lota nihi na agwo
    dikwa n’akirika, ka ihe
    mere n’aro 1967 rue 1970 hara imekwa ozo, ogwusiam n’onu
    kemesianu isimbido.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here